13 ọbụna dị ka a na-achụ kwa ụbọchị,+ dị ka ihe Mozis nyere n’iwu si dị maka ụbọchị izu ike+ nakwa maka ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa maka ememme a kara aka+ ndị a na-eme ugboro atọ n’afọ,+ bụ́ ememme achịcha na-ekoghị eko+ na ememme izu+ na ememme ụlọ ndò.+