Nehemaya 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee bilie n’abalị, mụ na ndị ikom ole na ole ndị so m, agwaghịkwa m onye+ ọ bụla ihe Chineke m na-etinye m n’obi imere Jeruselem,+ ọ dịghịkwa anụ ụlọ ọ bụla m ji ma e wezụga anụ ụlọ m nọ n’elu ya. Ndị Filipaị 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ihi na ọ bụ Chineke na-arụ ọrụ n’ime unu,+ n’ihi ihe dị ya ụtọ, ka unu wee na-enwe ọchịchọ ma na-eme ihe.+
12 M wee bilie n’abalị, mụ na ndị ikom ole na ole ndị so m, agwaghịkwa m onye+ ọ bụla ihe Chineke m na-etinye m n’obi imere Jeruselem,+ ọ dịghịkwa anụ ụlọ ọ bụla m ji ma e wezụga anụ ụlọ m nọ n’elu ya.
13 n’ihi na ọ bụ Chineke na-arụ ọrụ n’ime unu,+ n’ihi ihe dị ya ụtọ, ka unu wee na-enwe ọchịchọ ma na-eme ihe.+