Ilu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jiri ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa sọpụrụ Jehova,+ tinyere mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị dum.+ 2 Ndị Kọrịnt 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka onye ọ bụla nye dị ka o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ná mwute ma ọ bụ ná mmanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+
7 Ka onye ọ bụla nye dị ka o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ná mwute ma ọ bụ ná mmanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+