Zekaraya 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ bụ aka Zerọbabel tọrọ ntọala ụlọ a,+ ọ bụkwa aka ya ga-ewucha ya.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute unu.+
9 “Ọ bụ aka Zerọbabel tọrọ ntọala ụlọ a,+ ọ bụkwa aka ya ga-ewucha ya.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute unu.+