Ezra 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ndị ahụ na-ewu ụlọ tọrọ ntọala+ ụlọ nsọ Jehova, ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà+ ma jiri opi,+ na ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf,+ ndị ji ájà,+ biliri ito Jehova dị ka ntụziaka Devid bụ́ eze Izrel nyere si dị.+ Ezra 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe Sheshbaza bịara, ọ tọrọ ntọala ụlọ Chineke,+ nke dị na Jeruselem; malitekwa mgbe ahụ ruo ugbu a, a nọwo na-ewughachi ya, ma e wuchabeghị ya.’+
10 Mgbe ndị ahụ na-ewu ụlọ tọrọ ntọala+ ụlọ nsọ Jehova, ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà+ ma jiri opi,+ na ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf,+ ndị ji ájà,+ biliri ito Jehova dị ka ntụziaka Devid bụ́ eze Izrel nyere si dị.+
16 Mgbe Sheshbaza bịara, ọ tọrọ ntọala ụlọ Chineke,+ nke dị na Jeruselem; malitekwa mgbe ahụ ruo ugbu a, a nọwo na-ewughachi ya, ma e wuchabeghị ya.’+