2 Ndị Eze 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze Asiria wee nye iwu, sị: “Meenụ ka otu n’ime ndị nchụàjà+ gaa n’ebe ahụ, bụ́ onye unu si n’ebe ahụ dọrọ n’agha, ka o biri n’ebe ahụ wee na-akụziri ha otú e si ekpere Chi ala ahụ.”
27 Eze Asiria wee nye iwu, sị: “Meenụ ka otu n’ime ndị nchụàjà+ gaa n’ebe ahụ, bụ́ onye unu si n’ebe ahụ dọrọ n’agha, ka o biri n’ebe ahụ wee na-akụziri ha otú e si ekpere Chi ala ahụ.”