Ezra 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel. Malakaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ichekwa ihe ọmụma, ndị mmadụ kwesịkwara ịchọ iwu n’ọnụ ya;+ n’ihi na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.+
10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel.
7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ichekwa ihe ọmụma, ndị mmadụ kwesịkwara ịchọ iwu n’ọnụ ya;+ n’ihi na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.+