Diuterọnọmi 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova bụ́ Chineke gị ga-ebikwa obi+ gị na obi ụmụ gị úgwù,+ ka i wee jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya maka ndụ gị.+ 2 Ihe E Mere 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+ Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+
6 Jehova bụ́ Chineke gị ga-ebikwa obi+ gị na obi ụmụ gị úgwù,+ ka i wee jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya maka ndụ gị.+
3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+
8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+