Ilu 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze na-eme ka obodo guzosie ike site n’ikpe ziri ezi,+ ma onye na-eri ngarị na-akwada ya akwada.+ Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+ Zekaraya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;
17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+
9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;