Hagaị 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hagaị bụ́ onye ozi+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ọrụ Jehova+ nyere onye ozi ahụ si dị, sị: “‘Anọnyeere m unu,’+ ka Jehova kwuru.”
13 Hagaị bụ́ onye ozi+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ọrụ Jehova+ nyere onye ozi ahụ si dị, sị: “‘Anọnyeere m unu,’+ ka Jehova kwuru.”