26 Ha wee zigara eze Asiria ozi, sị: “Mba ndị ahụ ị dọọrọ n’agha wee mee ka ha biri n’obodo ndị dị na Sameria amaghị okpukpe nke Chi ala ahụ, o wee na-eziga ọdụm n’etiti ha;+ lee! ha na-adọgbu ha, ebe ọ bụ na ọ dịghị onye n’ime ha maara okpukpe nke Chi ala ahụ.”