Ezra 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ọchịchị Atazaksis, Bishlam, Mitridat, Tabiel na ndị ọrụ ibe ya ndị ọzọ degaara Atazaksis eze Peshia akwụkwọ ozi ná mkpụrụ akwụkwọ Arameik, a sụgharịkwara ya n’asụsụ Arameik.+
7 N’oge ọchịchị Atazaksis, Bishlam, Mitridat, Tabiel na ndị ọrụ ibe ya ndị ọzọ degaara Atazaksis eze Peshia akwụkwọ ozi ná mkpụrụ akwụkwọ Arameik, a sụgharịkwara ya n’asụsụ Arameik.+