2 Ndị Eze 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Elayakim+ nwa Hilkaya na Shebna+ nakwa Joa+ wee sị Rabshake:+ “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ ndị Siria,+ n’ihi na anyị ga-aghọta ya; agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu+ ná ntị ndị nọ n’elu mgbidi.” Daniel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị Kaldia wee gwa eze okwu n’asụsụ Arameik,+ sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Kọọrọ ndị ohu gị nrọ gị, anyị ga-akọkwara gị isi ya.”+
26 Elayakim+ nwa Hilkaya na Shebna+ nakwa Joa+ wee sị Rabshake:+ “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ ndị Siria,+ n’ihi na anyị ga-aghọta ya; agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu+ ná ntị ndị nọ n’elu mgbidi.”
4 Ndị Kaldia wee gwa eze okwu n’asụsụ Arameik,+ sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Kọọrọ ndị ohu gị nrọ gị, anyị ga-akọkwara gị isi ya.”+