Jenesis 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’ụtụtụ na mmụọ ya ezughị ike.+ O wee zie ozi kpọọ ndị niile na-eme anwansi n’Ijipt+ na ndị amamihe ya niile,+ Fero wee kọọrọ ha nrọ ya.+ Ma e nweghị onye kọwaara Fero nrọ ndị ahụ.
8 O wee ruo n’ụtụtụ na mmụọ ya ezughị ike.+ O wee zie ozi kpọọ ndị niile na-eme anwansi n’Ijipt+ na ndị amamihe ya niile,+ Fero wee kọọrọ ha nrọ ya.+ Ma e nweghị onye kọwaara Fero nrọ ndị ahụ.