Ezra 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ọchịchị Atazaksis, Bishlam, Mitridat, Tabiel na ndị ọrụ ibe ya ndị ọzọ degaara Atazaksis eze Peshia akwụkwọ ozi ná mkpụrụ akwụkwọ Arameik, a sụgharịkwara ya n’asụsụ Arameik.+ Daniel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị Kaldia wee gwa eze okwu n’asụsụ Arameik,+ sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Kọọrọ ndị ohu gị nrọ gị, anyị ga-akọkwara gị isi ya.”+
7 N’oge ọchịchị Atazaksis, Bishlam, Mitridat, Tabiel na ndị ọrụ ibe ya ndị ọzọ degaara Atazaksis eze Peshia akwụkwọ ozi ná mkpụrụ akwụkwọ Arameik, a sụgharịkwara ya n’asụsụ Arameik.+
4 Ndị Kaldia wee gwa eze okwu n’asụsụ Arameik,+ sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Kọọrọ ndị ohu gị nrọ gị, anyị ga-akọkwara gị isi ya.”+