Ezra 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ọchịchị Atazaksis, Bishlam, Mitridat, Tabiel na ndị ọrụ ibe ya ndị ọzọ degaara Atazaksis eze Peshia akwụkwọ ozi ná mkpụrụ akwụkwọ Arameik, a sụgharịkwara ya n’asụsụ Arameik.+ Aịzaya 36:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Elayakim+ na Shebna+ na Joa+ wee sị Rabshake:+ “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ ndị Siria,+ n’ihi na anyị na-aghọta ya; agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu+ ná ntị ndị nọ n’elu mgbidi.”+
7 N’oge ọchịchị Atazaksis, Bishlam, Mitridat, Tabiel na ndị ọrụ ibe ya ndị ọzọ degaara Atazaksis eze Peshia akwụkwọ ozi ná mkpụrụ akwụkwọ Arameik, a sụgharịkwara ya n’asụsụ Arameik.+
11 Elayakim+ na Shebna+ na Joa+ wee sị Rabshake:+ “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ ndị Siria,+ n’ihi na anyị na-aghọta ya; agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu+ ná ntị ndị nọ n’elu mgbidi.”+