2 Ndị Eze 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee malite ịkpọ eze, ma Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, pụkwuuru ha. Aịzaya 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na m ga-akpọ onye na-ejere m ozi,+ bụ́, Elayakim+ nwa Hilkaya.+
18 Ha wee malite ịkpọ eze, ma Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, pụkwuuru ha.