Matiu 24:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 “Ònye n’ezie bụ ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye nwekwara uche, nke nna ya ukwu mere onye na-elekọta ezinụlọ ya, ka ọ na-enye ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị?+ 1 Ndị Kọrịnt 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ọnọdụ a, ihe a na-achọkwa n’aka ndị na-elekọta ụlọ+ bụ ka ha bụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+
45 “Ònye n’ezie bụ ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye nwekwara uche, nke nna ya ukwu mere onye na-elekọta ezinụlọ ya, ka ọ na-enye ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị?+