2 Ndị Eze 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà, bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+ Aịzaya 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na m ga-akpọ onye na-ejere m ozi,+ bụ́, Elayakim+ nwa Hilkaya.+ Aịzaya 36:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf,+ bụ́ onye na-edekọ ihe,+ wee pụkwuru ya. Matiu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+
2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà, bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+
3 Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf,+ bụ́ onye na-edekọ ihe,+ wee pụkwuru ya.
16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+