2 Ndị Eze 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Elayakim+ nwa Hilkaya na Shebna+ nakwa Joa+ wee sị Rabshake:+ “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ ndị Siria,+ n’ihi na anyị ga-aghọta ya; agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu+ ná ntị ndị nọ n’elu mgbidi.”
26 Elayakim+ nwa Hilkaya na Shebna+ nakwa Joa+ wee sị Rabshake:+ “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ ndị Siria,+ n’ihi na anyị ga-aghọta ya; agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu+ ná ntị ndị nọ n’elu mgbidi.”