2 Ndị Eze 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà, bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+
2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà, bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+