Aịzaya 37:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna bụ́ odeakwụkwọ+ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+
2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna bụ́ odeakwụkwọ+ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+