2 Ihe E Mere 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọzaya,+ ndị mbụ na ndị ikpeazụ, Aịzaya+ nwa Emọz+ onye amụma dere ha n’akwụkwọ. Luk 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ nke okwu Aịzaya onye amụma, sị: “Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova, meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.+
22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọzaya,+ ndị mbụ na ndị ikpeazụ, Aịzaya+ nwa Emọz+ onye amụma dere ha n’akwụkwọ.
4 dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ nke okwu Aịzaya onye amụma, sị: “Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova, meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.+