3 Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa,+ sị: “Wepụnụ ihe nọchiri n’ụzọ Jehova!+ Meenụ ka okporo ụzọ Chineke anyị, bụ́ nke gafere na mbara ọzara, kwụrụ ọtọ.+
3 N’eziokwu, nke a bụ onye ahụ e kwuru banyere ya site n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ n’okwu ndị a: “Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ+ ụzọ Jehova! Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’”