18 Ha wee malite ịkpọ eze, ma Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, pụkwuuru ha.
37 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe+ ha bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake kwuru.