2 Ndị Eze 18:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe+ ha bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake kwuru.
37 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe+ ha bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake kwuru.