Diuterọnọmi 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ebe ọ bụla ọbụ ụkwụ unu ga-azọ ga-abụ nke unu.+ Ókè nke ala unu ga-amalite n’ala ịkpa ruo Lebanọn, malite n’Osimiri, bụ́ Osimiri Yufretis, ruo n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+
24 Ebe ọ bụla ọbụ ụkwụ unu ga-azọ ga-abụ nke unu.+ Ókè nke ala unu ga-amalite n’ala ịkpa ruo Lebanọn, malite n’Osimiri, bụ́ Osimiri Yufretis, ruo n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+