Joshụa 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Malite n’ala ịkpa nakwa na Lebanọn a ruo ná nnukwu osimiri ahụ, bụ́ osimiri Yufretis, ya bụ, ala ndị Het dum,+ ruokwa n’Osimiri Ukwu dị n’ebe ọdịda anyanwụ, ka ókèala unu ga-eru.+
4 Malite n’ala ịkpa nakwa na Lebanọn a ruo ná nnukwu osimiri ahụ, bụ́ osimiri Yufretis, ya bụ, ala ndị Het dum,+ ruokwa n’Osimiri Ukwu dị n’ebe ọdịda anyanwụ, ka ókèala unu ga-eru.+