Ezra 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eze Saịrọs jikwa aka ya chịta arịa ụlọ Jehova,+ bụ́ ndị Nebukadneza chịpụtara na Jeruselem+ wee debe ha n’ụlọ chi ya.+ Ezra 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka e bughachikwa arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha+ ndị dị n’ụlọ Chineke bụ́ ndị Nebukadneza+ bupụtara n’ụlọ nsọ nke dị na Jeruselem bute na Babịlọn, ka e buga ha n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem n’ebe ha na-adị, ka e debekwa ha n’ụlọ Chineke.’+
7 Eze Saịrọs jikwa aka ya chịta arịa ụlọ Jehova,+ bụ́ ndị Nebukadneza chịpụtara na Jeruselem+ wee debe ha n’ụlọ chi ya.+
5 Ka e bughachikwa arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha+ ndị dị n’ụlọ Chineke bụ́ ndị Nebukadneza+ bupụtara n’ụlọ nsọ nke dị na Jeruselem bute na Babịlọn, ka e buga ha n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem n’ebe ha na-adị, ka e debekwa ha n’ụlọ Chineke.’+