Ezra 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee sị ya: “Buru arịa ndị a.+ Gaa debe ha n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem, ka e wughachi ụlọ Chineke n’ebe ahụ ọ dịbu.”+
15 O wee sị ya: “Buru arịa ndị a.+ Gaa debe ha n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem, ka e wughachi ụlọ Chineke n’ebe ahụ ọ dịbu.”+