1 Ndị Eze 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụlọ ahụ Eze Sọlọmọn wuuru+ Jehova dị kubit+ iri isii n’ogologo, na kubit iri abụọ n’obosara, nakwa kubit iri atọ n’ịdị elu.+
2 Ụlọ ahụ Eze Sọlọmọn wuuru+ Jehova dị kubit+ iri isii n’ogologo, na kubit iri abụọ n’obosara, nakwa kubit iri atọ n’ịdị elu.+