Ọrụ Ndịozi 5:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ya mere, ka ihe si kwụrụ ugbu a, ana m agwa unu, Unu etinyela aka n’ihe metụtara ndị a, kama hapụnụ ha; (n’ihi na, ọ bụrụ na atụmatụ a ma ọ bụ ọrụ a si n’aka mmadụ, a ga-eme ka ọ daa;+
38 Ya mere, ka ihe si kwụrụ ugbu a, ana m agwa unu, Unu etinyela aka n’ihe metụtara ndị a, kama hapụnụ ha; (n’ihi na, ọ bụrụ na atụmatụ a ma ọ bụ ọrụ a si n’aka mmadụ, a ga-eme ka ọ daa;+