Ezra 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ihe ndị ọzọ dị mkpa n’ụlọ Chineke gị bụ́ ndị i kwesịrị inye, ị ga-esi n’ụlọ akụ̀ eze were ha nye.+
20 Ihe ndị ọzọ dị mkpa n’ụlọ Chineke gị bụ́ ndị i kwesịrị inye, ị ga-esi n’ụlọ akụ̀ eze were ha nye.+