Ezra 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 a ga-akwara nnukwu nkume+ dọba ná nkebi atọ, otu n’elu ibe ya, na otu nkebi osisi;+ a ga-esikwa n’ụlọ eze na-eweta ihe a ga-emefu.+ Ezra 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Enyewo m iwu+ banyere ihe unu ga-emere ndị okenye ndị Juu a, maka iwughachi ụlọ Chineke; a ga-esikwa n’akụ̀ eze+ nke a tụtara n’ụtụ n’ofe Osimiri Yufretis na-akwụ ndị ikom a ụgwọ+ ngwa ngwa n’akwụsịghị akwụsị.+
4 a ga-akwara nnukwu nkume+ dọba ná nkebi atọ, otu n’elu ibe ya, na otu nkebi osisi;+ a ga-esikwa n’ụlọ eze na-eweta ihe a ga-emefu.+
8 Enyewo m iwu+ banyere ihe unu ga-emere ndị okenye ndị Juu a, maka iwughachi ụlọ Chineke; a ga-esikwa n’akụ̀ eze+ nke a tụtara n’ụtụ n’ofe Osimiri Yufretis na-akwụ ndị ikom a ụgwọ+ ngwa ngwa n’akwụsịghị akwụsị.+