Ezra 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anya+ Chineke ha dị n’ahụ́+ ndị okenye ndị Juu, ha akwụsịghịkwa ha ruo mgbe akụkọ ahụ ruru Darayọs ntị, e zitekwa akwụkwọ ozi e dere banyere ihe a.
5 Anya+ Chineke ha dị n’ahụ́+ ndị okenye ndị Juu, ha akwụsịghịkwa ha ruo mgbe akụkọ ahụ ruru Darayọs ntị, e zitekwa akwụkwọ ozi e dere banyere ihe a.