Nehemaya 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọtụtụ ndị nọ na Juda ṅụụrụ ya iyi, n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era;+ Jehohenan nwa ya lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya. Nehemaya 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ụmụ Era,+ narị isii na iri ise na abụọ;
18 N’ihi na ọtụtụ ndị nọ na Juda ṅụụrụ ya iyi, n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era;+ Jehohenan nwa ya lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya.