Esta 9:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O wee zigara ndị Juu niile nọ n’ógbè dị otu narị na iri abụọ na asaa,+ bụ́ ebe Ahazuirọs+ na-achị, akwụkwọ ozi nke e dere okwu udo na eziokwu na ya,+
30 O wee zigara ndị Juu niile nọ n’ógbè dị otu narị na iri abụọ na asaa,+ bụ́ ebe Ahazuirọs+ na-achị, akwụkwọ ozi nke e dere okwu udo na eziokwu na ya,+