Ezra 8:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M wee tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche+ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bunye ha, tinyere onyinye e nyere maka ụlọ Chineke anyị bụ́ nke eze+ na ndị ndụmọdụ+ ya na ndị o mere ndị isi na ụmụ Izrel+ niile nọ n’ógbè ahụ nyere.
25 M wee tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche+ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bunye ha, tinyere onyinye e nyere maka ụlọ Chineke anyị bụ́ nke eze+ na ndị ndụmọdụ+ ya na ndị o mere ndị isi na ụmụ Izrel+ niile nọ n’ógbè ahụ nyere.