1 Ndị Eze 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 M ga-enyekwa nwa ya otu ebo, ka ohu m Devid wee nwee oriọna mgbe niile n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ime ka aha m dịrị na ya.+
36 M ga-enyekwa nwa ya otu ebo, ka ohu m Devid wee nwee oriọna mgbe niile n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ime ka aha m dịrị na ya.+