Ezra 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M wee si n’etiti ndị isi ndị nchụàjà kpọpụta mmadụ iri na abụọ, ya bụ, Sherebaya,+ Hashabaya,+ na mmadụ iri n’ime ụmụnne ha.
24 M wee si n’etiti ndị isi ndị nchụàjà kpọpụta mmadụ iri na abụọ, ya bụ, Sherebaya,+ Hashabaya,+ na mmadụ iri n’ime ụmụnne ha.