Ezra 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Lezienụ anya, cheekwanụ ha nche ruo mgbe unu tụrụ ha n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀+ bunye ndị isi ndị nchụàjà na ndị Livaị na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’Izrel, bụ́ ndị nọ na Jeruselem, n’ebe iri ihe+ nke dị n’ụlọ Jehova.”
29 Lezienụ anya, cheekwanụ ha nche ruo mgbe unu tụrụ ha n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀+ bunye ndị isi ndị nchụàjà na ndị Livaị na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’Izrel, bụ́ ndị nọ na Jeruselem, n’ebe iri ihe+ nke dị n’ụlọ Jehova.”