14 Ya mere, biko, ka ndị isi+ anyị nọchite anya ọgbakọ a dum; ka ndị niile nọ n’obodo anyị, bụ́ ndị lụbatara ndị inyom mba ọzọ, bịa n’oge a kara aka, ha na ndị okenye obodo nke ọ bụla na ndị ikpe ya, ruo mgbe anyị mere ka oké iwe Chineke anyị na-eweso anyị n’ihi ihe a dajụọ.”