Levitikọs 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ejekwala ije n’ụkpụrụ nke mba dị iche iche m na-achụpụ n’ihu unu,+ n’ihi na ha emewo ihe ndị a niile, akpọkwara m ha asị.+ Diuterọnọmi 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Lezie anya ka a ghara ịmata gị n’ọnyà iso ha,+ mgbe a lasịrị ha n’iyi n’ihu gị, ka ị gharakwa ịjụ ase banyere chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si efe chi ha? Ee, mụ onwe m ga-emekwa otu ihe ahụ.’ Diuterọnọmi 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe e mere ka ị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, amụtala ime ihe arụ mba ndị ahụ na-eme.+
23 Unu ejekwala ije n’ụkpụrụ nke mba dị iche iche m na-achụpụ n’ihu unu,+ n’ihi na ha emewo ihe ndị a niile, akpọkwara m ha asị.+
30 Lezie anya ka a ghara ịmata gị n’ọnyà iso ha,+ mgbe a lasịrị ha n’iyi n’ihu gị, ka ị gharakwa ịjụ ase banyere chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si efe chi ha? Ee, mụ onwe m ga-emekwa otu ihe ahụ.’
9 “Mgbe e mere ka ị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, amụtala ime ihe arụ mba ndị ahụ na-eme.+