Nehemaya 9:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Lee! Anyị bụ ndị ohu taa;+ n’ihe banyere ala ahụ i nyere nna nna anyị hà ka ha rie mkpụrụ ya na ihe ọma ya, lee! anyị bụ ndị ohu na ya,+
36 Lee! Anyị bụ ndị ohu taa;+ n’ihe banyere ala ahụ i nyere nna nna anyị hà ka ha rie mkpụrụ ya na ihe ọma ya, lee! anyị bụ ndị ohu na ya,+