Nehemaya 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 ndị ikom Bet-azmavet,+ iri anọ na abụọ; Nehemaya 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 tinyere Bet-gilgal+ nakwa ala Giba+ na Azmavet,+ n’ihi na e nwere ógbè dị iche iche+ ndị na-abụ abụ wuuru onwe ha gburugburu Jeruselem.
29 tinyere Bet-gilgal+ nakwa ala Giba+ na Azmavet,+ n’ihi na e nwere ógbè dị iche iche+ ndị na-abụ abụ wuuru onwe ha gburugburu Jeruselem.