Nehemaya 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Matanaya+ na Bakbọkaya, Obedaya, Meshọlam, Talmọn, Akọb,+ nọ na-eche nche dị ka ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ya bụ, otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ụlọ nkwakọba ihe nke ọnụ ụzọ ámá.
25 Matanaya+ na Bakbọkaya, Obedaya, Meshọlam, Talmọn, Akọb,+ nọ na-eche nche dị ka ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ya bụ, otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ụlọ nkwakọba ihe nke ọnụ ụzọ ámá.