1 Ihe E Mere 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha, Ezra 2:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ụmụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, bụ́ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta,+ ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta,+ ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu. Nehemaya 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta, ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta, ụmụ Shobaị,+ otu narị na iri atọ na asatọ. Nehemaya 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Akọb, Talmọn+ na ụmụnne ha, bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ otu narị na iri asaa na abụọ.
17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha,
42 Ụmụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, bụ́ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta,+ ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta,+ ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu.
45 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta, ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta, ụmụ Shobaị,+ otu narị na iri atọ na asatọ.
19 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Akọb, Talmọn+ na ụmụnne ha, bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ otu narị na iri asaa na abụọ.