1 Ihe E Mere 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha, Nehemaya 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Akọb, Talmọn+ na ụmụnne ha, bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ otu narị na iri asaa na abụọ.
17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha,
19 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Akọb, Talmọn+ na ụmụnne ha, bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ otu narị na iri asaa na abụọ.