1 Ihe E Mere 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha, Ezra 2:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ụmụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, bụ́ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta,+ ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta,+ ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu. Nehemaya 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Matanaya+ na Bakbọkaya, Obedaya, Meshọlam, Talmọn, Akọb,+ nọ na-eche nche dị ka ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ya bụ, otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ụlọ nkwakọba ihe nke ọnụ ụzọ ámá.
17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha,
42 Ụmụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, bụ́ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta,+ ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta,+ ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu.
25 Matanaya+ na Bakbọkaya, Obedaya, Meshọlam, Talmọn, Akọb,+ nọ na-eche nche dị ka ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ya bụ, otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ụlọ nkwakọba ihe nke ọnụ ụzọ ámá.