Jeremaya 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lezienụ mkpụrụ obi unu anya,+ ọ bụrụgodị na unu nwere ibu ọ bụla unu ga-esirịrị n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem bubata, unu ebubatala ya n’ụbọchị izu ike.+
21 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lezienụ mkpụrụ obi unu anya,+ ọ bụrụgodị na unu nwere ibu ọ bụla unu ga-esirịrị n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem bubata, unu ebubatala ya n’ụbọchị izu ike.+